Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Deuteronomi 26:3 Bible Nso (IGBOB)

I gābiakute kwa onye-nchu-àjà nke gānọ na mb͕e ahu, si ya, Egosiwom Jehova, bú Chineke-gi, ta, na abatawom n'ala ahu nke Jehova ṅuru nna-ayi-hà iyi inye ayi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 26

Echiche Deuteronomi 26:3 na onodu