Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Deuteronomi 24:8 Bible Nso (IGBOB)

Lezie onwe-gi anya n'ihe-otiti ekpenta, ilezi anya nke-ọma, na ime dika ihe nile si di nke ndi-nchu-àjà, bú ndi Livai, gēzí unu: dika m'nyere ha iwu, otú a ka unu gēlezi anya ime.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 24

Echiche Deuteronomi 24:8 na onodu