Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Deuteronomi 24:3 Bible Nso (IGBOB)

Ma asi na nwoke nke-ikpe-azu ahu akpọ ya asì, de-kwa-ra ya akwukwọ nkewa, we nye ya n'aka, we zipu ya n'ulo-ya; ma-ọbu mb͕e nwoke nke-ikpe-azu ahu gānwu, bú nke lutara ya n'onwe-ya na nwunye;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 24

Echiche Deuteronomi 24:3 na onodu