Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Deuteronomi 2:1-5 Bible Nso (IGBOB)

1. Ayi we che iru, bulie ije ba n'ọzara n'uzọ Oké Osimiri Uhie, dika Jehova gwaram okwu: ayi we je ugwu Sia buruburu ọtutu ubọchi.

2. Jehova we gwam okwu, si,

3. O zuworo unu, bú ije ugwu a buruburu: chenu iru n'Ugwu n'onwe-unu.

4. Gi nye kwa ndim iwu, si, Unu onwe-unu nāgabiga n'ókè-ala umu-nne-unu, bú umu Isọ, ndi bi na Sia; ha gātu kwa egwu unu: ma unu gēlezi onwe-unu anya nke-uku:

5. unu alusola ha ọ̀gù; n'ihi na M'gaghi-enye unu ala sitere n'ala-ha, ọbuná rue ebe nzọkwasi ọbu-ukwu-unu: n'ihi na ọ bu Isọ ka M'nyeworo ugwu Sia, ka ọ buru ihe-nnweta.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 2