Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Deuteronomi 16:14 Bible Nso (IGBOB)

i gāṅuri kwa ọṅu n'ememe-gi, gi onwe-gi, na nwa-gi nwoke, na nwa-gi nwayi, na orù-gi nwoke, na orù-gi nwayi, na onye Livai, na ọbìa, na nwa-nb͕ei, na nwayi di-ya nwuru, ndi nọ n'ọnu-uzọ-ama-gi nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 16

Echiche Deuteronomi 16:14 na onodu