Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Deuteronomi 12:14 Bible Nso (IGBOB)

kama n'ebe nke Jehova gārọputa n'otù nime ebo-gi, n'ebe ahu ka i gēsure àjà-nsure-ọku-gi nile, ọ bu kwa n'ebe ahu ka i gēme ihe nile nke mu onwem nēnye gi n'iwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 12

Echiche Deuteronomi 12:14 na onodu