Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Deuteronomi 10:17 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na Jehova, bú Chineke-unu, Ya onwe-ya bu Chineke kachasi chi nile, na Onye-nwenu kachasi ndi-nwenu nile, Chineke uku ahu, bú dike, di kwa egwu, Onye nāhughi madu iru-ọma n'ikpé, Onye nānaraghi ihe-iri-ngo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 10

Echiche Deuteronomi 10:17 na onodu