Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Deuteronomi 1:38 Bible Nso (IGBOB)

Joshua nwa Nun, nke nēguzo n'iru gi, ya onwe-ya gābà n'ebe ahu: gi me ya ka ọ di ike; n'ihi na ya onwe-ya gēme ka Israel keta ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 1

Echiche Deuteronomi 1:38 na onodu