Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Daniel 8:24 Bible Nso (IGBOB)

Ike-ya gēsi kwa ike, ma ọ bughi n'ike nke aka ya; ọ gēbibi kwa n'uzọ di ebube, ihe gāga-kwa-ra ya nke-ọma, ọ gēme kwa ihe: ọ gēbibi kwa ndi nwere ume na ndi ahu, bú ndi nsọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Daniel 8

Echiche Daniel 8:24 na onodu