Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Daniel 5:29-31 Bible Nso (IGBOB)

29. Mb͕e ahu Belshaza kwuru okwu, ha we yibe Daniel uwe-ododo, yibe kwa ya iyab͕a ọla-edo n'olu-ya, kwusa okwu bayere ya, si na ọ gābu onye nāchi achi dika otù nime ndi-eze atọ n'ala-eze ahu.

30. N'abali ahu ka eb͕uru Belshaza, bú eze Kaldea.

31. Ma Daraiọs, bú onye Midia, natara ala-eze ahu mb͕e ọ b͕ara ihe ra ka ọgu arọ atọ na abua.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Daniel 5