Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Daniel 2:27 Bible Nso (IGBOB)

Daniel zara n'iru eze, si ihe-nzuzo nke eze juworo, ndi mara ihe na ndi-dibia na ndi-ode-akwukwọ di nsọ na ndi nēkè elu-igwe apughi ikọrọ eze ya;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Daniel 2

Echiche Daniel 2:27 na onodu