Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Daniel 11:16 Bible Nso (IGBOB)

Ma onye ahu nke nābiakute ya gēme ka o si tọ ya, ọ dighi kwa onye ọ bula ganēguzo n'iru ya; ọ gēguzo kwa n'ala ahu mara nma, ngwusi gādi kwa n'aka-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Daniel 11

Echiche Daniel 11:16 na onodu