Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Aisaia 8:21 Bible Nso (IGBOB)

Ha gāgabiga kwa n'etiti ya, na nkpà na agu: ọ gēru kwa, mb͕e agu nāgu ha, na ha gākpasu onwe-ha iwe, ji eze-ha, ji kwa Chineke-ha, kọcha nkọcha, ha gēche iru n'elu:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 8

Echiche Aisaia 8:21 na onodu