Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Aisaia 59:15 Bible Nso (IGBOB)

E, ezi-okwu aghọwo ihe anāhughi; ọzọ, onye nēsi n'ihe ọjọ wezuga onwe-ya nēme onwe-ya ihe-nkwata: Jehova we hu ya, ọ jọ njọ n'anya-Ya na ikpé ziri ezi adighi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 59

Echiche Aisaia 59:15 na onodu