Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Aisaia 59:11 Bible Nso (IGBOB)

Ayi nāb͕ọ uja dika bear, ayi nile, ọ bu kwa dika nduru ka ayi nēkwosi ákwá ike: ayi nēle anya ikpé ziri ezi, ma ọ digh: ayi nēle anya nzọputa, ma ọ di anya n'ebe ayi nọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 59

Echiche Aisaia 59:11 na onodu