Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Aisaia 51:14 Bible Nso (IGBOB)

Onye-nkpọrọ nke nēruda eruda emewo ngwa ka atọpu ya; ọ gaghi anwu kwa we rida n'olùlù, nri-ya agaghi-akọ kwa ukọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 51

Echiche Aisaia 51:14 na onodu