Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Aisaia 51:12 Bible Nso (IGBOB)

Mu onwem, ọbuná Mu onwem, bu Onye ahu nākasi unu obi; ònye ka i bu, na i nātu egwu madu gānwu anwu, na i nātu egwu nwa madu nke agēme ka ọ di ka ahihia;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 51

Echiche Aisaia 51:12 na onodu