Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Aisaia 48:16 Bible Nso (IGBOB)

Biakutenum nso, nurunu nka; site na mb͕e mbu ọ bughi na nzuzo ka M'kwuworo okwu; site na mb͕e ọdidi-ya, n'ebe ahu ka M'nọ: ma ub͕u a Onye-nwe-ayi Jehova ezitewom, mu na Mọ-Ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 48

Echiche Aisaia 48:16 na onodu