Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Aisaia 47:13 Bible Nso (IGBOB)

Ike agwuwo gi n'ọtutu ndum-ọdu-gi: biko, ka ha guzo ọtọ, we zọputa gi, bú ndi nēkè elu-igwe, ndi nēlegide kpakpando, ndi nēme ka amara kwa-ọnwa ihe gēme, n'ihe gābiakwasi gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 47

Echiche Aisaia 47:13 na onodu