Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Aisaia 35:8 Bible Nso (IGBOB)

Uzọ atuliri atuli, ọbuná uzọ, gādi kwa n'ebe ahu, Uzọ nke idi-nsọ ka agākpọ kwa ya; onye ruru árú agaghi-agabiga na ya; ma uzọ ahu gādiri ndi ahu: onye ọ bula nke nāga n'uzọ, ọbuná ndi b͕agọrọ ab͕agọ n'uche-ha, ha agaghi-akpafu akpafu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 35

Echiche Aisaia 35:8 na onodu