Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Aisaia 30:32 Bible Nso (IGBOB)

Ngabiga ọ bula nke nkpa-n'aka akara àkà, nke Jehova gēme ka ọ dakwasi ya, gādi kwa n'egwú-otiti na n'ubọ-akwara: ọ bu kwa n'agha di iche iche nke nfeghari ka Ọ gēbuso ha agha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 30

Echiche Aisaia 30:32 na onodu