Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Aisaia 15:4 Bible Nso (IGBOB)

Heshbon nēti kwa nkpu, ya na Eleale: rue Jehaz ka anānu olu-ha: n'ihi nka ndi ejikere ibu agha nke Moab nētisi nkpu ike; nkpuru-obi-ya nāma jijiji nime ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 15

Echiche Aisaia 15:4 na onodu