Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Aisaia 14:29 Bible Nso (IGBOB)

Aṅurila ọṅu, gi Filistia, ka i ra, n'ihi na anyajiwo ndele nke nēti gi-ri: n'ihi na ihe nke gēsi na nkpọrọgwu agwọ puta bu ubí, nkpuru-ya gābu kwa agwọ yiri ọku nēfe efe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 14

Echiche Aisaia 14:29 na onodu