Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Aisaia 13:13 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi ya ọbuná elu-igwe ka M'gēme ka ha ma jijiji, uwa gēme kwa nkpatu pua n'Ọnọdu-ya, nime nrubiga-ókè nke iwe Jehova nke usu nile nke ndi-agha, na n'ubọchi iwe-Ya di ọku.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 13

Echiche Aisaia 13:13 na onodu