Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Aisaia 10:4 Bible Nso (IGBOB)

Ọ bu nání na ọ makpuworo n'ọnọdu onye-nkpọrọ, ọ bu kwa n'ọnọdu ndi eb͕uru eb͕u ka ha gāda. N'ihe a nile iwe-Ya alaghachighi azu, kama rue ub͕u a ka aka-Ya nēseti eseti.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 10

Echiche Aisaia 10:4 na onodu