Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Aisaia 10:16 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi nka ka Onye-nwe-ayi, bú Jehova nke usu nile nke ndi-agha, gēziga ọtita-aru n'etiti ndi-ya mara abuba: ọ bu kwa n'okpuru nsọpuru-ya ka agāmuye nmuye dika nmuye nke ọku.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 10

Echiche Aisaia 10:16 na onodu