Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Aisaia 1:7 Bible Nso (IGBOB)

Ala-unu bu ebe tọb͕ọrọ n'efu; obodo-unu, esurewo ha n'ọku; ala-ubi-unu, n'iru unu ka ndi ala ọzọ nēri ya, ọ bu kwa ebe tọb͕ọrọ n'efu, dika nkwatu ndi ala ọzọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 1

Echiche Aisaia 1:7 na onodu