Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Ọma 93:1 Bible Nso (IGBOB)

Jehova bu eze; idi-elu ka O yiriworo dika uwe;Jehova eyiriwo uwe, O werewo ike ke Onwe-ya n'úkwù:Ọzọ, elu-uwa dum madu bi nēguzosi ike, adighi-ewezuga ya n'ọnọdu-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 93

Echiche Abù Ọma 93:1 na onodu