Me ka ayi ṅuria dika ubọchi nile si di I wedaworo ayi n'ala nime ha,Na dika arọ si di nke ayi huworo ihe ọjọ nime ha.