Ubọchi arọ nile ayi di ọgu arọ atọ na iri;Ma ọ buru na ha esite n'idi-ike-ayi rue ọgu arọ anọ,Otú ọ di, nganga-ha bu nání idọb͕u-onwe-ha-n'ọlu na ajọ ihe;N'ihi na ọ b͕apuwo ọsọsọ, ayi we fela dika nnunu.