Ọ bu Chineke Nke anāmara jijiji ri nne n'ìzù nzuzo nke ndi nsọ,Ọ bu kwa Onye anātu egwu Ya kari ndi nile di Ya buruburu.