Debe nkpuru-obim; n'ihi na onye-ebere ka m'bu:Gi onwe-gi Chinekem, zọputa orù-Gi nke nātukwasi obi na Gi.