Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Ọma 83:14-16 Bible Nso (IGBOB)

14. Dika ọku nke nēré oke ọhia,Na dika ire-ọku nke nēme ka ugwu nile nwuru ọku;

15. Otú a were oké ifufe-Gi chua ha,Were kwa oké ikuku-Gi me ka ha ma jijiji.

16. Me ka nlelì che ha iru;Ka ha we chọ aha-Gi, Jehova.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 83