Ka aha-Ya dirue mb͕e ebighi-ebi;N'iru anyanwu ka aha-Ya gāmu ọmùmù:Madu gāgọzi kwa onwe-ha nime ya:Mba nile gākpọ ya onye ihe nāgara nke-ọma.