Chinekem, me ka m'b͕apu n'aka onye nēmebi iwu,N'ọbu-aka nke onye nēme ajọ omume nke nēme kwa ihe-ike.