Bùkuenu Chineke abù, bùkuenu aha-Ya abù ọma:Tulierenu Ya uzọ, bú Onye nānọkwasi inyinya gabiga n'ala ihe nādighi;Aha-Ya bu JA; ṅuri-kwa-nu ọṅu-agha n'iru Ya.