Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Ọma 68:33-34 Bible Nso (IGBOB)

33. Bùkuenu Onye ahu Nke elu-igwe kachasi elu-igwe nile, nke di mb͕e ochie, nēbu dika inyinya;Le, Ọ nēme ka olu-Ya da udà, ọ bu olu ike.

34. Nyenu Chineke ike:N'elu Israel ka idi-elu-Ya di,Ike-ya di kwa na mbara-ígwé nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 68