Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Ọma 68:2 Bible Nso (IGBOB)

Dika ifufe si efesa anwuru-ọku, otú a ka I gēfesa ha:Dika wax si ab͕azepu n'iru ọku,Otú a ka ndi nēmebi iwu gēsi n'iru Chineke la n'iyì.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 68

Echiche Abù Ọma 68:2 na onodu