Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Ọma 59:5 Bible Nso (IGBOB)

Gi onwe-gi kwa, Jehova, Chineke nke usu nile nke ndi-agha, bú Chineke Israel,Teta ileta mba nile:Emelera ndi nāghọ aghughọ n'ajọ ihe amara. Selah

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 59

Echiche Abù Ọma 59:5 na onodu