Nkpuru-obim nọ n'etiti ọdum;M'gēdina n'etiti ndi nēre ọku,Bú umu madu, ndi ezé nile ha bu ube na àkú,Ire-ha bu kwa mma-agha di nkọ.