Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Ọma 56:7-12 Bible Nso (IGBOB)

7. Ọ̀ bu n'ihi ajọ ihe ka ha nāb͕apu?N'iwu-Gi me ka ndi nile di iche iche rida, Chineke.

8. Nwagharim ka Gi onwe-gi guworo ọnu:Tiye anya-mirim nile nime karama-akpukpọ-Gi;Hà adighi n'akwukwọ-Gi:

9. Mb͕e ahu ndi-irom gālaghachi azu n'ubọchi m'gākpọku Gi:Nka ka m'mara, na Chineke dirim.

10. Nime Chineke ka m'gēto okwu-Ya:Nime Jehova ka m'gēto okwu-Ya.

11. Ọ bu Chineke ka m'tukwasiworo obi, m'gaghi-atu egwu;Gini ka anu-aru, bú madu, gēmem?

12. N'isim, Chineke, ka nkwa nile m'kwere Gi di:M'gākwughachi Gi ekele nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 56