Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Ọma 55:21 Bible Nso (IGBOB)

Ha bu okwu ire-utọ, bú okwu ọnu-ya nke di ka miri-ara raru araru,Ma nání agha ka obi-ya bu:Okwu-ya nile di nrò kari manu,Ma okwu ahu bu mma-agha amiputara amiputa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 55

Echiche Abù Ọma 55:21 na onodu