Àjà nile nke Chineke bu mọ tiwara etiwa:Obi tiwara etiwa na nke egwepiara egwepia, Chineke, I dighi-eleda ya anya.