Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Ọma 5:1-4 Bible Nso (IGBOB)

1. Ge nti n'okwu-ọnum, Jehova,Ghọta ntughari-uchem.

2. Ṅa nti n'olu ntiku m'nētiku Gi, Ezem, na Chinekem:N'ihi na ọ bu Gi ka m'nēkpere.

3. Jehova, n'ututu ka I gānu olum;N'ututu ka m'gēdoro Gi ekperem n'usoro, che kwa nche.

4. N'ihi na ọ bughi Chineke nke nmebi-iwu nātọ utọ ka I bu:Ihe ọjọ agaghi-anọ dika ọbia n'ebe I nọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 5