Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Ọma 47:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Unu ndi nile di iche iche, kuanu aka;Werenu olu nke iti-nkpu-ọṅu tikue Chineke.

2. N'ihi na Jehova, Onye kachasi ihe nile elu, di egwu;Ọ bu Eze uku nāchi uwa nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 47