Site na Gi ka ayi ga-akwatu ndi nākpab͕u ayi:Site n'aha-Gi ka ayi gāzọkwasi ndi nēbili imegide ayi ukwu.