Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Ọma 41:4-8 Bible Nso (IGBOB)

4. Mu onwem siri, Jehova, merem amara:Me ka nkpuru-obim diri ndu; n'ihi na emehiewom megide Gi.

5. Ndi-irom nēkwu ihe ọjọ bayerem, si.Òle mb͕e ọ gānwu, aha-ya ewe la n'iyì?

6. Ọ buru kwa na ọ bia ihum, ihe-efu ka ọ nēkwu;Obi-ya nāchikọtara onwe-ya ajọ ihe:Ọ nāpu n'èzí nēkwu ya.

7. Ndi nile nke nākpọm asì nātakwurita ntakwu imegidem:N'imegidem ka ha nēchèrem ihe ọjọ.

8. Anāwukwasi ya ihe jọb͕uru onwe-ya, ka ha kwuru:E, nke o dinaworo ub͕u a ọ gaghi-ebili ọzọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 41