Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Ọma 40:6 Bible Nso (IGBOB)

Àjà na onyinye-inata-iru-ọma adighi-atọ Gi utọ;Nti abua ka I ràpúworom:Ọ bughi àjà-nsure-ọku na àjà-nmehie ka I chọworo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 40

Echiche Abù Ọma 40:6 na onodu