Ka ihere me ha, ka ha nile nwe kwa iru-ihere n'otù,Bú ndi nāchọ nkpuru-obim ikpochapu ya:Ka ha laghachi azu, ka etiye kwa ha n'ọnọdu-ihere,Bú ndi ihe ọjọ dakwasirim nātọ utọ.