Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Ọma 38:19-21 Bible Nso (IGBOB)

19. Ma ndi-irom nādi ndu, nwe ume:Ha ba-kwa-ra uba, bú ndi nākpọm asì n'uzọ okwu-ugha.

20. Ndi ahu kwa nke nākwughachi ihe ọjọ n'ọnọdu ezi iheNēmegidem, n'ihi na anamab͕aso ezi ihe.

21. Arapulam, Jehova:Chinekem, anọlam n'ebe di anya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 38